Sunday, 22 June 2014

Welcome Umu Ndenkwo

Umu nne m, ekele diri Chukwu na-emeghela m "Blog page" nke anyi nwere ike iji na-ezirite ozi nke anyi choro ka ndi ozo guo ma tinyekwa uche ha - o no n'ulo, ma o n'uzo ije. Dee ma Igbo, ma bekee otu o si masigi. Ndewo nu. Biko onye nu m'obu guo, ya kara Nwanne ya.  Chukwu gozie ma gbawa anyi nile ume. I seee ee e and Amen.

Fr Onyeabor

No comments:

Post a Comment